Ọrụ aka (Professions)
Ọrụ (Work)
Onye nkuzi (Teacher)
Nwa akwụkwọ (Student)
Onye ọgwọ ọrịa (Doctor)
Onye uwe ọcha (Nurse)
Onye uwe ojii (Police)
Ụkọ chukwu (Pastor/Priest)
Ọka ikpe (Judge)
Onye agha (Soldier)
Ọkpụ ụzụ (Goldsmith)
Ọkụ egwu (Musician)
Onye nche (Security Guard)